audio audioduration (s) 0.47 18.5 | text stringlengths 2 17k |
|---|---|
Ka ọ batara n'ọkwa | |
ọkachasị n'ilekwasà anya n'etu ọnọdụ ala Nigeria siri debe isi na ọnụ ugbua. | |
Ogologo ndụ ụmụ Igbo!! | |
nakwa ịtụ mmamma. | |
Mana Ogbonna kwuru na ọbụghị ya dere edemede ahụ kọtọrọ aha gọvanọ | |
Ọ na-abụ aka kpàrá ezekudele | |
Uche Nwoko dabara ọfụma na ihe ha n'achọ. | |
na ụfọdụ ndị nkuzi ndị ọzọ sitere ụlọakwụkwọ ahụ | |
N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà. | |
wee nwụchikọọ ya bụ oke mkpi na-agbara ọha ewu. | |
nke mgbe ọ gachaara | |
Ndị mụrụ ya bụ Maazị na Oriakụ Donald Nwocha. | |
Ọ bụ nwa mbụ n’ime mmadụ atọ, amụrụ n’ezinụlọ nke ndị na-eme egwuregwu ntụrụndụ. | |
rụọrọ ha ezigbo ebe obibi | |
Chineke nara ekele! | |
Ruo oge ahụ, ọ bụ ama egwuregwu kacha enwu enwu na Enugu. | |
ma ndị ụlọ ma ndị ama. | |
ọ ga-adịkwa mkpà ka anyị hụkwa ọmụmaatụ Arụ | |
Bill Clinton na-akwàdo ya | |
Maazị Chuks Ezeoba | |
mgbọ | |
O mere ka a mara na ndị niile ahụ mere ihe ahụ bụ ndị Fulani | |
izèrè mmetụkọrịta ahụ | |
bụọ abụ otutu dị iche iche | |
Maazị Kingsley Awuka Esq. | |
By Abraham Madu | |
Ndị Uwe Ojii Anambra Ejidela Mmadụ Anọ Maka Ohi, Ntọntọ Na Ịkwasò Iko n'Iké | |
maka ịkpụ arụ. | |
na ọdịbendị dịka ihe dị ezi mkpa na nke bakwara urù nke ukwuu | |
Nke ahụ wee bụrụnnọọ echiche onye nzuzu sị na ya dara n'elu | |
ka ha wee mee ya n'iwu | |
Igwe Nnaemeka Achebe nyere ndị eze ọdịnala ọhụrụ ahụ ndụmọdụ ka ha were eziokwu | |
iji hụ na ọ nọ n'ezi ọnọdụ | |
Na mbụ n'okwu ya na mmemme ahụ | |
Gọvanọ Kayode Fayemi kpọrọ òkù ka a kwalitekwuo ezi mmekọrịta na ịdịnotu n'ala Nigeria | |
Ha chịpụtara akara ngwa katapila ndị e ji agba mmiri | |
O kwuru na ya bụ ògìgè enweelarị ndị bi na ya ugbua | |
nke mere na ha ekeghị nkwụcha | |
Ihe ahụ chọkwàrà iyi nke mere n'Imo steeti otu oge | |
ọ na-ebibi ihe a kọrọ n'ugbo | |
ma bụrụkwa nke metụtara ụgbọala anọ. | |
dọọ ndị omekome aka na ntị | |
Akụkọ kọkwara na ụfọdụ ndị omekome jiri ohere ahụ wee zuo ụfọdụ àkpà nnu | |
A ga-amalitezị ribe oriri ma ñụba mmanya | |
na onyeisi ogige Oma Event Centre na X-Fit | |
dịka ide mmiri jupụtara na mpaghara ebe ahụ niile | |
Maazị Emeka Ifejiọfọr kọwara na ya bụ ụgbọala adịchaghị ọcha | |
Ọnwụ bụ eézè a ma na onye ọbụla ga-echirịrị n'ụwa | |
Ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ. | |
Maazị Osita Ọsadebe | |
Ka anyị echezọọna na onye kpọọ ọba ya ọkpọkọrọ | |
Ha mụrụ ụmụ atọ. | |
Abụ dị iche iche a bụrụ site n'ọnụ ndị ọbụ abụ | |
Ọzọkwa | |
Agbanyeghị nkaa, etinyere ya n'ime egwuregwu nke abụọ megide Zimbabwe n'isi ọkara nke abụọ. | |
Ọ dị ncheta na ndị omekóòmè nọrọ na nsonso a wee tụọ ka égbé | |
Maazị Chukwunweike Ezenwa kọwara atụmatụ ahụ dịka nke magburu onwe ya. | |
mmadụ ise bụ ndị a nwụchikọrọ maka ntọrị mmadụ | |
otu onye gagoro ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Anambra n'oge gara aga | |
ma ndị nọ n'ụlọ ma ndị nọ n'ụzọ ijè | |
Ọ kọrọ na "ọ na-anọdụ na bọọdụ nke òtù azụmahịa abụọ". | |
Mmemme ịgbape ụzọ ahụ bụ nke dọtara Gọvanọ Willie Obianọ | |
Ọ mụrụ kọmputa sayensị na Legọọsụ City Politekniki. | |
kwụsi ya kpamkpam. | |
Ihe Mberede Okporoụzọ: Mmadụ Iri Na Asaa Aghọrịala Ọnwụ n'Anambra | |
Ihu Ọchị Awaala Ndị Ọkụ Ochanja Metụtara | |
na-eche ndụ ya nche oge niile | |
a na-ahụ ya n’ọkụ ma jirikwa ya na-esikọta erimeri ndị ọzọ | |
Florence Orabueze | |
ka ọ nwụchara n'abalị iri nke ọnwa Juunu ahọ ahụ. | |
Ọ bụ onye Anịọma dị na Delta Steeti | |
osisi | |
kpọkuru ndị Igbo ka ha jigidesie omenala ha ike | |
Usoro nnyefe ọrịa ofufe nwere ọtụtụ mpaghara maọbụ nkebi. | |
ma ala ma ihe ndị ọzọ | |
Gọvanọ ahụ | |
ndị o kwùrù na e jidèrè n'ọtụtụ ebe dị iche iche na steeti ahụ. | |
Ọ bụghị esemokwu. | |
ma yọrịakwa ọmarịcha egwu ndị nne si n'aka Gozie Okeke. | |
Maazị Marcel Ifejiofor nà ògbò ya nke na-ahụ maka ewumewu ụlọ | |
o wee kwọrikọọ ya na ndụ. | |
ihe a na-achọ adị nso. | |
na ọ ga-agariri mgba tumadu onye jere ikwu nne ya | |
Ọ bụghị esemokwu. | |
nwee igwè na-enye ọkụ | |
tụmadị nke gbasara nkanaụzụ | |
maka na ọ bụ mmekọrịta ahụ bụ ụtọ nwanne. | |
Anya anyi nwere ike ihu mgbe he na-achaa, ma mgbe ona gbo oso. | |
Kumapayi dọrọ ndị na-anyà ụgbọala aka na ntị ka ha na-akpachapụ anya oge niile | |
Agụkwu | |
nke mere anyị ji agbasi mbọ ike ịkwàlitè ya | |
onye nyekwazịrị ndị kacha bụrụ okenye na mpaghara ógbè atọ ahụ ji ahụ | |
maka na ọ na-abụ onye gba nkịtị | |
kwa ụbọchị | |
ebe ndị uwe ojii n’igwe mmadụ ndị na-eme ngagharị iwe na-achịpụ ya. | |
tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka | |
iji wee nwete mkpokọta ọnụọgụgụ vootu niile a tụrụ | |
Oguru economics na University nor na Manchester. | |
nke mmadụ iri mejupụtara | |
wee ruo ụbọchị ahụ e dùzịrị ya n'iyi ọrụ kpọnkwem. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.